Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 2:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Ọ ga-ekpere mba dị iche iche ikpe,

      Doziekwara ọtụtụ ndị okwu ha.

      Ha ga-akpụgharị mma agha ha ka ha bụrụ mma ogè,

      Kpụgharịakwa ube ha ka ha bụrụ mma e ji akwa osisi.+

      Mba agaghị eweli mma agha lụso mba ọzọ agha.

      Ha agaghịkwa amụ otú e si alụ agha.+

  • Aịzaya 11:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+

      Ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m niile,+

      N’ihi na amamihe gbasara Jehova ga-ejupụta ụwa

      Otú mmiri si ejupụta oké osimiri.+

  • Aịzaya 54:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 A ga-eme ka ị bụrụ a kwaa a kwụrụ n’ime ezi omume.+

      Ị ga-anọ ebe dị ezigbo anya n’ebe ndị na-emegbu mmadụ nọ.+

      Ị gaghị atụ egwu ihe ọ bụla, ụjọ agaghịkwa atụ gị,

      N’ihi na e nweghị ihe na-emenye ụjọ ga-abịa gị nso.+

  • Zekaraya 9:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 M ga-eguzoro n’ihu ụlọ m na-eche ya nche,+

      Ka a ghara inwe onye ga-esi na ya na-apụ apụ ma ọ bụ na-abata abata.

      E nweghị onyeisi ọrụ* ga-esi na ya gafere ọzọ,+

      N’ihi na m jirila anya m hụ ya* ugbu a.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya