Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joel 3:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Werenụ mma e ji ewe ihe ubi wee ihe ubi n’ihi na ihe ubi achaala.

      Gbadatanụ zọchapụta mmanya n’ihi na mkpụrụ vaịn ejula n’ebe a na-azọchapụta mmanya.+

      Olulu ebe mmanya a zọchapụtara na-asọba ejufeela ókè n’ihi na ihe ọjọọ ha dị ukwuu.

  • Mkpughe 14:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Mmụọ ozi ahụ wee tinye mma o ji ewe ihe ubi n’ụwa ma ghọrọ mkpụrụ vaịn ndị dị n’ụwa. Ọ wụbakwara ha n’ime nnukwu ebe a na-azọchapụta mmanya nke nọchiri anya iwe Chineke.+ 20 A zọchakwara mkpụrụ vaịn ahụ n’ebe a na-azọchapụta mmanya nke dị n’azụ obodo, ọbara esikwa ebe ahụ na-asọpụta, tookwa ruo n’eriri e kere ịnyịnya n’olu, ruo ebe dị ihe dị ka narị kilomita abụọ na iri itoolu na isii (296).*

  • Mkpughe 19:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ogologo mma agha dị nkọ sikwa n’ọnụ ya pụta.+ Ọ ga-eji ya gbuo mba niile. Ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè taa ha ahụhụ.*+ Ọ na-azọchakwa mkpụrụ dị n’ebe a na-azọchapụta mmanya nke nọchiri anya iwe dị ọkụ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya