Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka Jehova jiri aka ya kpaa ike. Ka o jirikwa aka ya gosi ike ya.+ Ka ọ kpaa ike otú ọ kpara n’oge ochie. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab*+ righirighi,Magbuokwa nnukwu anụ mmiri?+ Aịzaya 52:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova emeela ka mba niile hụ aka ya dị nsọ.+ Ndị niile nọ n’ụwa ga-ahụ ihe Chineke anyị mere iji zọpụta ndị ya.+ Aịzaya 59:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ hụrụ na e nweghị onye na-enyere ha aka. O jukwara ya anya na e nweghị onye na-agbachitere ha. N’ihi ya, o ji aka ya zọpụta ha.* Ezi omume ya nyekwaara ya aka.
9 Ka Jehova jiri aka ya kpaa ike. Ka o jirikwa aka ya gosi ike ya.+ Ka ọ kpaa ike otú ọ kpara n’oge ochie. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab*+ righirighi,Magbuokwa nnukwu anụ mmiri?+
10 Jehova emeela ka mba niile hụ aka ya dị nsọ.+ Ndị niile nọ n’ụwa ga-ahụ ihe Chineke anyị mere iji zọpụta ndị ya.+
16 Ọ hụrụ na e nweghị onye na-enyere ha aka. O jukwara ya anya na e nweghị onye na-agbachitere ha. N’ihi ya, o ji aka ya zọpụta ha.* Ezi omume ya nyekwaara ya aka.