Abụ Ọma 78:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O mere ihe ndị dị ịtụnanya n’ihu ndị nna nna ha+N’Ijipt, n’ógbè Zoan.+ Abụ Ọma 105:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chetanụ ihe ndị dị ebube o mere,Ọrụ ebube ndị ọ rụrụ nakwa ikpe ndị o kpere,+