Ọpụpụ 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova kwukwara, sị: “N’eziokwu, ahụla m otú e si na-emekpa ndị m nọ n’Ijipt ahụ́, anụkwala m ákwá ha na-ebe n’ihi ndị na-amanye ha ịrụ ọrụ. Ama m nnọọ ahụhụ ha na-ata.+
7 Jehova kwukwara, sị: “N’eziokwu, ahụla m otú e si na-emekpa ndị m nọ n’Ijipt ahụ́, anụkwala m ákwá ha na-ebe n’ihi ndị na-amanye ha ịrụ ọrụ. Ama m nnọọ ahụhụ ha na-ata.+