Ọpụpụ 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha. Ogidi ígwé ojii ahụ nke dị n’ihu ha gara n’azụ wee guzoro n’azụ ha.+ Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+
19 Mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha. Ogidi ígwé ojii ahụ nke dị n’ihu ha gara n’azụ wee guzoro n’azụ ha.+
20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+