Jeremaya 21:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-eji aka m siri ike na ike m, jirikwa iwe na ọnụma na oké iwe+ lụso unu agha.+