Jeremaya 5:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma obi ndị a kpọchiri akpọchi. Ha na-enupụkwa isi. Ha ahapụla m, na-eme ihe ọ bụla masịrị ha.+