Aịzaya 1:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na oké osisi ndị na-agụ unu agụụ ga-eme ha ihere.+ Ihere ga-emekwa unu n’ihi ubi* ndị unu họọrọ.+ Aịzaya 66:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ndị na-edo onwe ha nsọ, ndị na-asachakwa onwe ha iji banye n’ubi*+ ndị dị n’azụ ubi nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe ndị a na-asọ oyi nakwa òké,+ ha niile ga-ala n’iyi.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
29 N’ihi na oké osisi ndị na-agụ unu agụụ ga-eme ha ihere.+ Ihere ga-emekwa unu n’ihi ubi* ndị unu họọrọ.+
17 “Ndị na-edo onwe ha nsọ, ndị na-asachakwa onwe ha iji banye n’ubi*+ ndị dị n’azụ ubi nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe ndị a na-asọ oyi nakwa òké,+ ha niile ga-ala n’iyi.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.