Aịzaya 33:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ala a na-eru uju.* Ọ kpọọkwala nkụ. E menyela Lebanọn ihere.+ O rekasịakwala. Sharọn dịzi ka ọzara. Beshan na Kamel na-agbụsịkwa akwụkwọ.+
9 Ala a na-eru uju.* Ọ kpọọkwala nkụ. E menyela Lebanọn ihere.+ O rekasịakwala. Sharọn dịzi ka ọzara. Beshan na Kamel na-agbụsịkwa akwụkwọ.+