5 Ndị na-ama jijiji n’ihi okwu Jehova, nụrụnụ ihe o kwuru:
“Ụmụnne unu, bụ́ ndị kpọrọ unu asị, ndị na-agụpụkwa unu n’ihi aha m, na-eme ihu abụọ, na-asị, ‘Ka otuto dịrị Jehova!’+
Ma, Chineke ga-apụta ma mee ka unu ṅụrịa ọṅụ.
Ọ bụkwa hanwa ka ihere ga-eme.”+