Aịzaya 51:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta.+ Ha ga-etiri mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghịkwa akwụsị ịṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Ha ga-akwụsị iru uju, kwụsịkwa ịsụ ude.+
11 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta.+ Ha ga-etiri mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghịkwa akwụsị ịṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Ha ga-akwụsị iru uju, kwụsịkwa ịsụ ude.+