Aịzaya 61:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ụmụ* ha ga-abụ ndị a ma ama ná mba dị iche iche.+ Ndị si n’ezinụlọ ha ga-abụkwa ndị a ma ama n’obodo niile. Onye ọ bụla hụrụ ha ga-amata ha,Matakwa na ha bụ ụmụ* Jehova gọziri agọzi.”+ Aịzaya 66:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kwuru, sị, “Dị ka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ+ m na-eke ga-adịgide n’ihu m, otú ahụ ka ụmụ* unu na aha unu ga-adịgidekwa.”+
9 Ụmụ* ha ga-abụ ndị a ma ama ná mba dị iche iche.+ Ndị si n’ezinụlọ ha ga-abụkwa ndị a ma ama n’obodo niile. Onye ọ bụla hụrụ ha ga-amata ha,Matakwa na ha bụ ụmụ* Jehova gọziri agọzi.”+
22 Jehova kwuru, sị, “Dị ka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ+ m na-eke ga-adịgide n’ihu m, otú ahụ ka ụmụ* unu na aha unu ga-adịgidekwa.”+