-
2 Ndị Eze 17:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Eze Asiria bịara lụso ndị Izrel agha, nọchibidokwa Sameria ruo afọ atọ.
-
-
2 Ndị Eze 18:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke asaa n’ọchịchị Hoshia+ nwa Ịla eze Izrel, Shalmaniza eze Asiria bịara ịlụso Sameria agha, malitekwa ịnọchibido ya.+ 10 Ndị Asiria weghakwaara ya+ mgbe ọ fọrọ obere ka o ruo afọ atọ ha nọchibidoro ya. Ọ bụ n’afọ nke isii n’ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia eze Izrel, ka ha weghaara Sameria.
-