2 Ndị Eze 19:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, nke bụ́ eziokwu bụ na ndị eze Asiria alaala mba dị iche iche na mba nke ha n’iyi.+ 18 Ha agbaakwala chi ha ọkụ n’ihi na ha abụghị ezigbo chi,+ kama ha bụ osisi na nkume, ọrụ aka mmadụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji nwee ike ibibi ha.
17 Jehova, nke bụ́ eziokwu bụ na ndị eze Asiria alaala mba dị iche iche na mba nke ha n’iyi.+ 18 Ha agbaakwala chi ha ọkụ n’ihi na ha abụghị ezigbo chi,+ kama ha bụ osisi na nkume, ọrụ aka mmadụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji nwee ike ibibi ha.