-
2 Ihe E Mere 32:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ihe ndị na-ejere ya ozi kwuru banyere Jehova bụ́ ezi Chineke na Hezekaya ohu ya kadị ihe yanwa kwuru njọ.
-
-
2 Ihe E Mere 32:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Otú ha si na-akatọ chi ọzọ dị iche iche nke ndị bi n’ụwa, ndị bụ́ ọrụ aka mmadụ, ka ha si na-akatọ Chineke nke ndị bi na Jeruselem.
-