-
Aịzaya 65:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ndị m họọrọ ga-enweta ya.
Ndị ohu m ga-ebikwa ebe ahụ.+
-
-
Hosia 1:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 “Ndị Izrel ga-adị ka ájá dị n’oké osimiri, nke a na-enweghị ike ịtụ atụ̀ ma ọ bụ ịgụta ọnụ.+ N’ebe m gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’+ m ga-asịzi ha, ‘Unu bụ ụmụ Chineke dị ndụ.’+ 11 A ga-akpọkọta ndị Juda na ndị Izrel ka ha dịrị n’otu.+ Ha ga-eme otu onye onyeisi ha wee si n’ala ahụ pụọ, n’ihi na ụbọchị Jezril ga-abụ ụbọchị ukwu.+
-