Aịzaya 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A sị na Jehova nke ụsụụ ndị agha emeghị ka mmadụ ole na ole n’ime anyị fọdụ,Anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm,Anyị gakwaara adị ka Gọmọra.+
9 A sị na Jehova nke ụsụụ ndị agha emeghị ka mmadụ ole na ole n’ime anyị fọdụ,Anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm,Anyị gakwaara adị ka Gọmọra.+