Aịzaya 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ị kụjisiela osisi ha ji ebu ibu,Kụjisiekwa mkpara na-adị ha n’ubu, ya bụ, mkpara onyeisi ha,Otú i mere ndị Midian n’ụbọchị e meriri ha.+ Nehọm 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-agbaji osisi o ji ebu ihe nke dị n’ubu gị.+ M ga-adọbikwa agbụ e kere gị.
4 N’ihi na ị kụjisiela osisi ha ji ebu ibu,Kụjisiekwa mkpara na-adị ha n’ubu, ya bụ, mkpara onyeisi ha,Otú i mere ndị Midian n’ụbọchị e meriri ha.+