Ndị Ikpe 20:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ugbu a, kpọpụtanụ ụmụ nwoke ndị ahụ na-abaghị uru, bụ́ ndị Gibia,+ ka anyị gbuo ha wee wepụ ihe ọjọọ n’Izrel.”+ Ma ndị ebo Benjamin ekweghị ege ụmụnne ha bụ́ ndị Izrel ntị.
13 Ugbu a, kpọpụtanụ ụmụ nwoke ndị ahụ na-abaghị uru, bụ́ ndị Gibia,+ ka anyị gbuo ha wee wepụ ihe ọjọọ n’Izrel.”+ Ma ndị ebo Benjamin ekweghị ege ụmụnne ha bụ́ ndị Izrel ntị.