Daniel 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihu eze wee gbanwee, ihe ọ na-eche n’obi ya* menyekwara ya ụjọ. Ụkwụ malitere ịma ya jijiji,+ ikpere ya nọkwa na-akụkọta ọnụ.
6 Ihu eze wee gbanwee, ihe ọ na-eche n’obi ya* menyekwara ya ụjọ. Ụkwụ malitere ịma ya jijiji,+ ikpere ya nọkwa na-akụkọta ọnụ.