Zekaraya 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Jiri olu dara ụda kwuo ọzọ, sị, ‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ịdị mma m ga-ejupụta n’obodo m dị iche iche. Jehova ga-akasi Zayọn obi ọzọ,+ ọ ga-ahọrọkwa Jeruselem ọzọ.”’”+
17 “Jiri olu dara ụda kwuo ọzọ, sị, ‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ịdị mma m ga-ejupụta n’obodo m dị iche iche. Jehova ga-akasi Zayọn obi ọzọ,+ ọ ga-ahọrọkwa Jeruselem ọzọ.”’”+