Jeremaya 50:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 A gbajiela hama na-akụri mba dị iche iche n’ụwa, laakwa ya n’iyi.+ Ihe e mere Babịlọn na-eju mba dị iche iche anya.+
23 A gbajiela hama na-akụri mba dị iche iche n’ụwa, laakwa ya n’iyi.+ Ihe e mere Babịlọn na-eju mba dị iche iche anya.+