2 Ndị Eze 25:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Eze Babịlọn wee gbuo ha na Ribla nke dị na Hemat.+ Otú a ka e si dọrọ ndị Juda n’agha pụọ n’obodo ha.+ Aịzaya 64:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Obodo nsọ gị niile aghọọla ala ịkpa. Zayọn aghọọla ala ịkpa. Jeruselem aghọọkwala ala na-abaghị uru.+
21 Eze Babịlọn wee gbuo ha na Ribla nke dị na Hemat.+ Otú a ka e si dọrọ ndị Juda n’agha pụọ n’obodo ha.+
10 Obodo nsọ gị niile aghọọla ala ịkpa. Zayọn aghọọla ala ịkpa. Jeruselem aghọọkwala ala na-abaghị uru.+