Aịzaya 43:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru, sị: “M ga-eji maka unu zie ndị agha ka ha gaa Babịlọn ma wepụchaa ihe e ji tụchie ọnụ ụzọ ámá,+Meriekwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ana-eti mkpu n’ihi ahụhụ ha na-ata.+ Jeremaya 50:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova emegheela ebe ọ na-akwasa ngwá agha. O bupụtakwala ngwá agha o ji egosi na iwe ji ya.+ N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Nwere ọrụ ọ ga-arụ n’ala ndị Kaldia. Jeremaya 51:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 N’ihi na onye na-ebibi ihe ga-alụso Babịlọn agha.+ A ga-ejide ndị agha Babịlọn,+Gbajisiekwa ụta ha,N’ihi na Jehova bụ Chineke nke na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ kwesịịrị ya.+ Ọ ga-akwụrịrị onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+
14 Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru, sị: “M ga-eji maka unu zie ndị agha ka ha gaa Babịlọn ma wepụchaa ihe e ji tụchie ọnụ ụzọ ámá,+Meriekwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ana-eti mkpu n’ihi ahụhụ ha na-ata.+
25 Jehova emegheela ebe ọ na-akwasa ngwá agha. O bupụtakwala ngwá agha o ji egosi na iwe ji ya.+ N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Nwere ọrụ ọ ga-arụ n’ala ndị Kaldia.
56 N’ihi na onye na-ebibi ihe ga-alụso Babịlọn agha.+ A ga-ejide ndị agha Babịlọn,+Gbajisiekwa ụta ha,N’ihi na Jehova bụ Chineke nke na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ kwesịịrị ya.+ Ọ ga-akwụrịrị onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+