Jeremaya 51:62 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 Kwuokwa, sị, ‘Jehova, i kwuru na a ga-ebibi obodo a ka mmadụ ma ọ bụ anụmanụ gharazie ibi na ya. I kwukwara na ọ ga-atọgbọ nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.’+
62 Kwuokwa, sị, ‘Jehova, i kwuru na a ga-ebibi obodo a ka mmadụ ma ọ bụ anụmanụ gharazie ibi na ya. I kwukwara na ọ ga-atọgbọ nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.’+