Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 32:21, 22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Jehova zigaziri otu mmụọ ozi, ya agaa ebe eze Asiria mara ụlọikwuu, kpochapụ ndị bụ́ dike n’agha,+ ndị ndú, na ndị isi niile, nke mere na eze ahụ ji ihere laghachi n’ala ya. O mechakwara banye n’ụlọ chi ya, ụfọdụ n’ime ụmụ ya agaa ebe ahụ were mma agha gbuo ya.+ 22 Otú a ka Jehova si napụta Hezekaya na ndị bi na Jeruselem n’aka Senakerib eze Asiria nakwa n’aka ndị niile ọzọ, meekwa ka ha zuoro ndị iro ha niile ike.

  • Aịzaya 30:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Olu Jehova ndị Asiria ga-anụ ga-eme ka ezigbo ụjọ jide ha.+

      Ọ ga-apịakwa ha ụtarị.+

  • Aịzaya 31:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 A ga-eji mma agha na-abụghị mma agha mmadụ gbuo ndị Asiria.

      A ga-ejikwa mma agha na-abụghị mma agha mmadụ memilaa ha.+

      Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha.

      A ga-amanyekwa ụmụ okorobịa ha ịrụ ọrụ.

  • Aịzaya 37:36, 37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 36 Mmụọ ozi Jehova gara n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri asatọ na puku ise (185,000). Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ ozu ndị ahụ niile e gburu.+ 37 Mgbe ihe a mechara, Senakerib eze Asiria laghachiri Ninive,+ nọrọkwa ebe ahụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya