Aịzaya 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ji kwuo, sị: “Ndị m, ndị bi na Zayọn, unu atụla egwu onye Asiria ahụ na-apịabu unu ụtarị, onye na-ewelikwa mkpara ya elu ka o jiri ya taa unu ahụhụ+ otú ndị Ijipt mere unu.+
24 Ọ bụ ya mere Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ji kwuo, sị: “Ndị m, ndị bi na Zayọn, unu atụla egwu onye Asiria ahụ na-apịabu unu ụtarị, onye na-ewelikwa mkpara ya elu ka o jiri ya taa unu ahụhụ+ otú ndị Ijipt mere unu.+