2 Ndị Eze 16:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ehaz mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Hezekaya*+ nwa ya nọchiri ya, malite ịchị. 2 Ihe E Mere 28:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ehaz mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. Ha liri ya n’obodo Devid dị na Jeruselem. Ma ha ebubataghị ya ebe a na-eli ndị eze Izrel.+ Hezekaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
20 Ehaz mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Hezekaya*+ nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
27 Ehaz mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. Ha liri ya n’obodo Devid dị na Jeruselem. Ma ha ebubataghị ya ebe a na-eli ndị eze Izrel.+ Hezekaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.