2 Samuel 7:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ọchịchị gị ga-esikwa ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 17 Netan gwara Devid ihe a niile a gwara ya n’ọhụụ.+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ọchịchị gị ga-esikwa ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 17 Netan gwara Devid ihe a niile a gwara ya n’ọhụụ.+