Aịzaya 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Heshbọn na Iliele+ na-ebesi ákwá ike. Ndị nọ na Jehaz na-anụchadị olu ha.+ Ọ bụ ya mere ndị agha Moab ji na-eti mkpu. Ha* na-ama jijiji. Jeremaya 48:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “‘Ha na-eti mkpu ákwá na Heshbọn,+ a na-anụ ya n’Iliele.+ Ha na-etikwa ya, a na-anụ ya na Jehaz.+ Ha na-etikwa mkpu ákwá na Zoa, a na-anụ ya na Họroneyim,+ na-anụkwa ya n’Eglat-shelaịshiya. Mmiri Nimrim ga-atakwa kpamkpam.+
4 Heshbọn na Iliele+ na-ebesi ákwá ike. Ndị nọ na Jehaz na-anụchadị olu ha.+ Ọ bụ ya mere ndị agha Moab ji na-eti mkpu. Ha* na-ama jijiji.
34 “‘Ha na-eti mkpu ákwá na Heshbọn,+ a na-anụ ya n’Iliele.+ Ha na-etikwa ya, a na-anụ ya na Jehaz.+ Ha na-etikwa mkpu ákwá na Zoa, a na-anụ ya na Họroneyim,+ na-anụkwa ya n’Eglat-shelaịshiya. Mmiri Nimrim ga-atakwa kpamkpam.+