Aịzaya 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe Chineke kpebiri ime Moab:+ Aa,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị. Kia,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaakwala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị.
15 Ihe Chineke kpebiri ime Moab:+ Aa,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị. Kia,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaakwala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị.