2 Ndị Eze 16:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ehaz nyeziri eze Asiria aka azụ.+ O nyere ya ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ* eze. 9 Eze Asiria mekwara ihe ọ rịọrọ ya. Ọ gara merie Damaskọs, dọrọ ndị bi na ya n’agha laa Kia,+ gbuokwa Rizin.+
8 Ehaz nyeziri eze Asiria aka azụ.+ O nyere ya ọlaọcha na ọlaedo ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa ndị nke dị n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ* eze. 9 Eze Asiria mekwara ihe ọ rịọrọ ya. Ọ gara merie Damaskọs, dọrọ ndị bi na ya n’agha laa Kia,+ gbuokwa Rizin.+