-
2 Ihe E Mere 31:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ozugbo ha mechara ihe a niile, ndị Izrel niile ndị bịara ebe ahụ gara n’obodo ndị dị na Juda kụtuo ogidi arụsị dị iche iche,+ gbutuokwa ogwe osisi arụsị* dị iche iche+ ma kwatuo ebe ndị dị elu+ na ebe ịchụàjà+ ndị dị na Juda na Benjamin niile, nakwa n’Ifrem na Manase+ ruo mgbe ha bibichara ha niile. E mechaa, ndị Izrel niile laghachiri n’obodo ha. Onye nke ọ bụla laghachiri n’ụlọ ya.
-
-
Hosia 8:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 N’ihi na ọ bụ Izrel mere ihe a.
Ọ bụ omenkà mere ya, ọ bụghị Chineke.
A ga-akụri nwa ehi Sameria.
-