Job 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị si Tima aga njem+ na-achọ mmiri ndị ahụ. Ndị si Siba aga njem+ na-ele anya ha. Jeremaya 25:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M wee nara Jehova iko ahụ, meekwa ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya.+ Jeremaya 25:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị ọzọ bụ ndị Didan,+ ndị Tima, ndị Bọz, na ndị niile na-akpụ ajị ndị dị n’akụkụ ntị ha abụọ.+