-
1 Ndị Eze 7:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Solomọn rụrụ obí ya.+ O ji afọ iri na atọ rụchaa ihe niile gbasara ya.+
2 Ọ rụkwara ụlọ a na-akpọ Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Ogologo ụlọ a dị otu narị (100) kubit.* Obosara ya dị kubit iri ise, ogo ya adịrị kubit iri atọ. A rụkwasịrị ya n’elu ogidi osisi sida+ ndị dị ahịrị anọ. E nwekwara osisi sida n’elu ogidi ndị ahụ.
-