-
Aịzaya 5:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Mgbe ọ bụla ha na-eme oriri,
Une, ụbọ akwara, ịgbà, ọjà, na mmanya na-adị na ya.
Ma, ha anaghị echebara ihe Jehova na-eme echiche.
Ha anaghịkwa ahụ ihe o ji aka ya rụọ.
-
-
Aịzaya 56:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Echi ga-adịkwa ka taa. Ọ ga-akadị taa mma.”
-