2 Ndị Eze 18:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Elayakim nwa Hilkaya na Shebna+ nakwa Joa gwaziri Rabshake,+ sị: “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ Arameik,*+ n’ihi na anyị na-anụ ya. Agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu n’ihi na ndị a nọ n’elu mgbidi na-anụ ya.”+ 2 Ndị Eze 18:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma Elayakim nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha ma bịakwute Hezekaya, gwa ya ihe Rabshake kwuru.
26 Elayakim nwa Hilkaya na Shebna+ nakwa Joa gwaziri Rabshake,+ sị: “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ Arameik,*+ n’ihi na anyị na-anụ ya. Agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu n’ihi na ndị a nọ n’elu mgbidi na-anụ ya.”+
37 Ma Elayakim nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ* eze, Shebna bụ́ odeakwụkwọ, na Joa nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha ma bịakwute Hezekaya, gwa ya ihe Rabshake kwuru.