Diuterọnọmi 32:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na ha bụ mba na-enweghị uche,*Ha anaghịkwa aghọta ihe.+ Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.” Jeremaya 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m. Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe. Ha anaghịkwa aghọta ihe. Ụbụrụ na-aghọ ha nkọ* ma a bịa n’ime ihe ọjọọ,Ma, ha amaghị otú e si eme ihe ọma.” Hosia 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ha amaghị m. Ebe ọ bụ na unu achọghị ịma m,+Achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị nchụàjà m. Ebe ọ bụ na unu echefuola iwu m,*+M ga-echefukwa ụmụ unu.
3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.”
22 “N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m. Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe. Ha anaghịkwa aghọta ihe. Ụbụrụ na-aghọ ha nkọ* ma a bịa n’ime ihe ọjọọ,Ma, ha amaghị otú e si eme ihe ọma.”
6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ha amaghị m. Ebe ọ bụ na unu achọghị ịma m,+Achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị nchụàjà m. Ebe ọ bụ na unu echefuola iwu m,*+M ga-echefukwa ụmụ unu.