Aịzaya 49:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m elu ka mba dị iche iche hụ ya. M ga-egwunyekwara mba dị iche iche ihe ga-agbara ha àmà.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị nwoke n’aka* kutere gị,Burukwa ụmụ gị ndị nwaanyị n’ubu.+ Aịzaya 62:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+
22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-eweli aka m elu ka mba dị iche iche hụ ya. M ga-egwunyekwara mba dị iche iche ihe ga-agbara ha àmà.+ Ha ga-ekuru ụmụ gị ndị nwoke n’aka* kutere gị,Burukwa ụmụ gị ndị nwaanyị n’ubu.+
10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+