2 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+ Aịzaya 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ga-emekwa ka e nwee ụzọ+ ndị ya fọrọ ga-esi si n’Asiria pụta,+Otú o mere ka ndị Izrel nwee ụzọ n’ụbọchị ha si n’Ijipt pụta. Hosia 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha agaghịzi ebi n’ala Jehova,+Kama, Ifrem ga-alaghachi Ijipt. Ha ga-erikwa ihe na-adịghị ọcha n’Asiria.+
6 N’afọ nke itoolu n’ọchịchị Hoshia, eze Asiria meriri Sameria,+ dọrọkwa ndị Izrel n’agha+ laa Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan,+ nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+
16 Ọ ga-emekwa ka e nwee ụzọ+ ndị ya fọrọ ga-esi si n’Asiria pụta,+Otú o mere ka ndị Izrel nwee ụzọ n’ụbọchị ha si n’Ijipt pụta.
3 Ha agaghịzi ebi n’ala Jehova,+Kama, Ifrem ga-alaghachi Ijipt. Ha ga-erikwa ihe na-adịghị ọcha n’Asiria.+