Aịzaya 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọtụtụ ndị ga-ejekwa, sị: “Bịanụ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova,Gbagookwa n’ụlọ Chineke Jekọb.+ Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya. Anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na a ga-esi na Zayọn nye iwu,*Sikwa na Jeruselem kwuo ihe Jehova kwuru.+ Aịzaya 25:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere mmadụ niileNnukwu oriri nke ha ga-eri nri na-edozi ahụ́+Na nnukwu oriri ha ga-aṅụ mmanya dị mma.* Ọ ga-enyekwa ha nri ụmị anụ juru na ya,Nyekwa ha ezigbo mmanya a zara aza. Aịzaya 52:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Zayọn,+ teta! Teta! Mee onwe gị ka ị dị ike.*+ Jeruselem, bụ́ obodo nsọ, yiri uwe gị mara mma.+ N’ihi na onye a na-ebighị úgwù na onye na-adịghị ọcha agaghị abata n’ime gị ọzọ.+ Jeremaya 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova.+ A ga-akpọkọta mba niile na Jeruselem ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ.+ Ha agaghịzi akpọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi.”
3 Ọtụtụ ndị ga-ejekwa, sị: “Bịanụ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova,Gbagookwa n’ụlọ Chineke Jekọb.+ Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya. Anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na a ga-esi na Zayọn nye iwu,*Sikwa na Jeruselem kwuo ihe Jehova kwuru.+
6 N’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere mmadụ niileNnukwu oriri nke ha ga-eri nri na-edozi ahụ́+Na nnukwu oriri ha ga-aṅụ mmanya dị mma.* Ọ ga-enyekwa ha nri ụmị anụ juru na ya,Nyekwa ha ezigbo mmanya a zara aza.
52 Zayọn,+ teta! Teta! Mee onwe gị ka ị dị ike.*+ Jeruselem, bụ́ obodo nsọ, yiri uwe gị mara mma.+ N’ihi na onye a na-ebighị úgwù na onye na-adịghị ọcha agaghị abata n’ime gị ọzọ.+
17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova.+ A ga-akpọkọta mba niile na Jeruselem ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ.+ Ha agaghịzi akpọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi.”