Ọnụ Ọgụgụ 27:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ ga-eguzo n’ihu Elieza onye nchụàjà, bụ́ onye ga-anọ n’ihu Jehova jiri Yurim+ jụtara ya ihe Chineke kpebiri. Ọ bụ ya ga-ekwu mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ndị Izrel niile na nzukọ a niile.” 1 Ndị Eze 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma Jehoshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova ebe a? Ka anyị si n’aka ya jụọkwa Chineke ase.”+
21 Ọ ga-eguzo n’ihu Elieza onye nchụàjà, bụ́ onye ga-anọ n’ihu Jehova jiri Yurim+ jụtara ya ihe Chineke kpebiri. Ọ bụ ya ga-ekwu mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ndị Izrel niile na nzukọ a niile.”
7 Ma Jehoshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova ebe a? Ka anyị si n’aka ya jụọkwa Chineke ase.”+