Aịzaya 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị isi Zoan+ dị nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị kacha mara ihe n’ime ndị ndụmọdụ Fero anaghị enwe isi na ọdụ.+ Olee otú onye ọ bụla n’ime unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị ma ihe,Nwa ndị eze oge ochie”? Ezikiel 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-eme ka Patrọs tọgbọrọ nkịtị.+ M ga-esunye Zoan ọkụ, meekwa Noo* ihe m kpebiri ime ya.+
11 Ndị isi Zoan+ dị nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị kacha mara ihe n’ime ndị ndụmọdụ Fero anaghị enwe isi na ọdụ.+ Olee otú onye ọ bụla n’ime unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị ma ihe,Nwa ndị eze oge ochie”?