Aịzaya 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova gwara m, sị: “Were mbadamba osisi buru ibu,+ jiri mkpịsị akwụkwọ nkịtị* dee ‘Meha-shalal-hash-baz’* n’elu ya. Jeremaya 36:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Were akwụkwọ mpịakọta dee ihe niile m gwara gị na m ga-eme ndị Izrel na ndị Juda+ na mba niile,+ ya bụ, ihe niile m gwara gị malite n’ụbọchị mbụ m gwara gị okwu n’oge Josaya nọ ndụ ruo taa.+
8 Jehova gwara m, sị: “Were mbadamba osisi buru ibu,+ jiri mkpịsị akwụkwọ nkịtị* dee ‘Meha-shalal-hash-baz’* n’elu ya.
2 “Were akwụkwọ mpịakọta dee ihe niile m gwara gị na m ga-eme ndị Izrel na ndị Juda+ na mba niile,+ ya bụ, ihe niile m gwara gị malite n’ụbọchị mbụ m gwara gị okwu n’oge Josaya nọ ndụ ruo taa.+