-
Emọs 2:4, 5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Jehova kwukwara, sị:
‘N’ihi isi ndị Juda nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,
N’ihi na ha jụrụ iwu Jehova
Nakwa n’ihi na ha esoghị ntụziaka ya.+
Ma ihe mere ka ha kpafuo bụ ụgha e ji mara ndị nna nna ha.+
5 N’ihi ya, m ga-eme ka ọkụ gbaa Juda.
Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na Jeruselem.’+
-