20 Chineke nyeere ha aka n’agha ahụ, nyefeekwa ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha. Ha rịọrọ Chineke ka o nyere ha aka n’agha ahụ, ya anụkwa arịrịọ ha maka na ha tụkwasịrị ya obi.+
8 Ọ̀ kwa ndị Etiopia na ndị Libia nwere imirikitiimi ndị agha, nweekwa ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya? Ma Jehova nyefere ha n’aka gị maka na ị tụkwasịrị ya obi.+