Jeremaya 29:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Jehova kwuru, sị, ‘Ama m nnọọ ihe m na-echere unu. Ọ bụ ka udo dịrị unu, ọ bụghị ka ọdachi dakwasị unu.+ M chọrọ ka ihe dịrị unu ná mma n’ọdịnihu nakwa ka unu nwee olileanya.+ 12 Unu ga-akpọku m, bịakwa rịọ m arịrịọ. M ga-egekwa unu ntị.’+
11 “Jehova kwuru, sị, ‘Ama m nnọọ ihe m na-echere unu. Ọ bụ ka udo dịrị unu, ọ bụghị ka ọdachi dakwasị unu.+ M chọrọ ka ihe dịrị unu ná mma n’ọdịnihu nakwa ka unu nwee olileanya.+ 12 Unu ga-akpọku m, bịakwa rịọ m arịrịọ. M ga-egekwa unu ntị.’+