Hosia 2:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ụbọchị ahụ, mụnwa bụ́ Jehova ga-aza òkù,M ga-aza eluigwe òkù. Eluigwe ga-azakwa ala òkù.+ 22 Ala ga-azakwa nri na mmanya ọhụrụ na mmanụ òkù.Ihe ndị a ga-azakwa Jezril* òkù.+
21 N’ụbọchị ahụ, mụnwa bụ́ Jehova ga-aza òkù,M ga-aza eluigwe òkù. Eluigwe ga-azakwa ala òkù.+ 22 Ala ga-azakwa nri na mmanya ọhụrụ na mmanụ òkù.Ihe ndị a ga-azakwa Jezril* òkù.+