Abụ Ákwá 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jeruselem,* ònye na-ata ụdị ahụhụ ị na-ata? Ònye ka m ga-asị na ị dị ka ya? Zayọn,* gịnị ka m ga-eji tụnyere gị, ka m wee kasie gị obi? N’ihi na ahụ́ i merụrụ hiri nne ka oké osimiri.+ Ònye ga-agwọ gị?+
13 Jeruselem,* ònye na-ata ụdị ahụhụ ị na-ata? Ònye ka m ga-asị na ị dị ka ya? Zayọn,* gịnị ka m ga-eji tụnyere gị, ka m wee kasie gị obi? N’ihi na ahụ́ i merụrụ hiri nne ka oké osimiri.+ Ònye ga-agwọ gị?+